Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2020

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2020
  • Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 87

  • Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 240

  • Ọgbakọ Niile: 120,387

  • Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 17,844,773

  • Ndị Tara Achịcha: 21,182

  • Ọnụ Ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa *: 8,695,808

  • Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 8,424,185

  • Pasent O Ji Karịa nke 2019: -0.6

  • Ndị E Mere Baptizim *: 241,994

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ * Kwa Ọnwa: 1,299,619

  • Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 338,568

  • Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,669,901,531

  • Nkezi Ọmụmụ Baịbụl * Kwa Ọnwa: 7,705,765

N’afọ ije ozi 2020, * Ndịàmà Jehova ji ihe karịrị ijeri naịra iri asatọ na itoolu, narị nde asaa na iri asatọ na asaa, narị puku atọ na puku iri itoolu lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta sekit n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi. Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị puku iri abụọ, narị itoolu na iri itoolu na anọ. Ha niile na-eje ozi oge niile pụrụ iche.

^ par. 7 Onye nkwusa bụ onye na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke. (Matiu 24:14) Ị chọọ ịmatakwu gbasara otú e si nweta ọnụ ọgụgụ a, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?

^ par. 10 Ị chọọ ịmatakwu ihe mmadụ ga-eme tupu e mee ya baptizim, ya aghọọ Onyeàmà Jehova, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Bụrụ Onyeàmà Jehova?

^ par. 11 Onye ọsụ ụzọ bụ Onyeàmà Jehova e mere baptizim na-akpa àgwà ọma, wepụtara onwe ya iji awa ole a kapịrị ọnụ na-ekwusa ozi ọma kwa ọnwa.

^ par. 14 Ị chọọ ịmatakwu gbasara ya, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Bụ Ọmụmụ Baịbụl?

^ par. 15 Afọ ije ozi 2020 malitere na Septemba 1, 2019, ruo n’Ọgọst 31, 2020.