Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile n’Afọ Ije Ozi 2020
Gụọ gbasara akụkọ ozi Ndịàmà Jehova n’ụwa niile malite na Septemba 2019 ruo Ọgọst 2020.
Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2020
Ihe a bụ akụkọ ozi Ndịàmà Jehova nke afọ ije ozi 2020. Ọ na-egosi mbọ ha gbara n’ikwusa ozi ọma n’ụwa niile na ego ole ha mefuru n’ọrụ ikwusa ozi ọma ha.
Akụkọ Ozi Mba na Obodo Ebe Ndịàmà Jehova Na-ekwusa Ozi Ọma nke afọ 2020
Akụkọ ozi Ndịàmà Jehova nke 2020 gosiri mba na obodo ebe ndị ha nọ, Ndịàmà Jehova ole e nwere, mmadụ ole e mere baptizim, ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs na ihe ndị ọzọ.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ
Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?
Gụọ banyere otú anyị si amata ole anyị dị.
AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ
Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga n’Ụlọ Ndị Mmadụ Ezi Ha Ozi Ọma?
Chọpụta ihe Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-eme.
VIDIO NDỊ E JI AMALITE OZI ỌMA
Olee Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ?
Ndị mmadụ chọrọ ịmata ndị Ndịàmà Jehova bụ. Jụọ Ndịàmà Jehova n’onwe ha ka ị mata.
GBASARA ANYỊ
Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?
A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.

