Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile n’Afọ Ije Ozi 2022

Gụọ gbasara akụkọ ozi Ndịàmà Jehova n’ụwa niile malite na Septemba 2021 ruo Ọgọst 2022.

Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2022

Ihe a bụ akụkọ ozi Ndịàmà Jehova nke afọ ije ozi 2022. Ọ na-egosi mbọ ha gbara n’ikwusa ozi ọma n’ụwa niile na ego ole ha mefuru n’ọrụ ikwusa ozi ọma ha.

Akụkọ Ozi Mba Dị Iche Iche nke 2022

Akụkọ ozi Ndịàmà Jehova nke 2022 gosiri mba na obodo ebe ndị ha nọ, Ndịàmà Jehova ole e nwere, mmadụ ole e mere baptizim, ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs na ihe ndị ọzọ.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?

Gụọ banyere otú anyị si amata ole anyị dị.

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Aga n’Ụlọ Ndị Mmadụ Ezi Ha Ozi Ọma?

Chọpụta ihe Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-eme.

VIDIO NDỊ E JI AMALITE OZI ỌMA

Olee Ndị Ka Ndịàmà Jehova Bụ?

Ndị mmadụ chọrọ ịmata ndị Ndịàmà Jehova bụ. Jụọ Ndịàmà Jehova n’onwe ha ka ị mata.

GBASARA ANYỊ

Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Mụta ihe gbasara Ndịàmà Jehova n’ụwa niile.

GBASARA ANYỊ

Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.