Isiokwu Ọhụrụ Ndị Gbara n’Isimbido Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet
Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ—Gị na Ụmụ Gị Na-ekwurịta Okwu
E nwere ihe atọ nwere ike inyere gị aka ịbịarukwu ụmụ gị nso, marakwa obi ha.
Inyere Ndị Isi Na-akpakọchaghị Ọnụ Aka
Baịbụl kwuru ihe ndị ga-enyere ha aka.
Olee Otú Jizọs Kwuru Ka Anyị Si Na-emeso Ndị Ọzọ?
Mgbe Jizọs kwuru otú anyị kwesịrị isi na-emeso ndị ọzọ, ihe ọ nọ na-ekwu abụghị naanị otú anyị ga-esi na-emeso ndị mmadụ, kama otú anyị ga-esikwa na-emeso ndị iro anyị.
Nkà Ndị Ga-enyere Gị Aka Ka Ihe Gaziere Gị ná Ndụ
Isiokwu na vidio ndị a ga-enyeliri gị aka ka ị mụta nkà ndị ga-eme ka ihe gaziere gị ná ndụ.
Ihe Niile Dịzi Oké Ọnụ n’Ụwa Niile—Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
Gịnị mere ihe ji na-esiri anyị ike? Olee otú Baịbụl ga-esi nyere gị aka?
Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ—Na-arụsi Ọrụ Ike
Ọ bụrụ na ị mụta ịna-arụsi ọrụ ike mgbe ị ka na-eto eto, ọ ga-enyere gị aka n’ihe ọ bụla ị na-eme ná ndụ.
Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Na-ekpe Ekpere?
Ò nwere uru ọzọ ikpe ekpere bara ka ọ̀ bụ naanị ihe mmadụ na-eme ka o wee nweta onwe ya?
Ụmụ Mmadụ Hà Ga-akwụsịli Agha?
Ndị mmadụ ka na-agba mbọ ka a kwụsị ịlụ agha, ma ànyị kwesịrị ịtụ anya na ha ga-emeli ka agha kwụsị?
Ihe Iri na Abụọ Na-eme Ka Ezinụlọ Na-enwe Obi Ụtọ
Ime ihe ndị a Baịbụl kwuru ga-enyere ezinụlọ gị aka ịna-enwe obi ụtọ.
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Agha Ọgwụrụ Mba?
E nweghị ebe Baịbụl kpọrọ agha ọgwụrụ mba aha kpọmkwem. Ma, o kwuru àgwà ndị mmadụ ga na-akpa na ihe ndị ga na-eme n’ụwa, ndị nwere ike ime ka a lụọ agha ọgwụrụ mba, o kwukwara ihe ga-eme ka agha niile kwụsị.
Ihe Anyị Ga-eme Ka Anyị Ghara Ịna-ebutekarị Ọrịa
Ọrịa ndị na-apụta ọhụrụ na ndị nke laranụ mechaa bịaghachi nwere ike ịkpatara gị ezigbo nsogbu. Olee ihe i nwere ike ime iji ghara ibute ha?
A Ga-enweli Ụwa Nchegbu Na-adịghị na Ya
Anyị agaghị ewepụli nchegbu anyị niile. Ma Jehova ga-emeli ya.
Olee Otú Ihe Ndị Dị Ndụ Si Malite Ịdị?
Chọpụta ihe na-egosi na e kere ihe ndị dị ndụ eke nakwa na ihe Baịbụl kọrọ gbasara otú e si kee ha rijuru afọ. Chọpụtakwa ihe àgwà dị iche iche ndị mmadụ na-akpa na-akụziri anyị gbasara Chineke.
Ekpere Ga-enyere Gị Aka Ịbịaru Chineke Nso
Chọpụta otú ị ga-esi si n’obi gị na-ekpe ekpere, Chineke anụ ya. Chọpụtakwa uru ekpere ga-abara gị.

