Ebreham rubeere Jehova isi wee kpọrọ Aịzik gawa n’ugwu Moraya

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Mach 2020

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Mkparịta ụka ndị e ji akọwara mmadụ gbasara Jizọs na àjà ọ chụrụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Chineke Lere Ebreham Ule”

Gịnị mere Jehova ji gwa Ebreham ka o jiri nwa ya chụọrọ ya àjà?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

A Lụtaara Aịzik Nwaanyị

Olee ihe i nwere ike ịmụta n’aka ohu Ebreham n’ihe banyere ime mkpebi ndị dị ezigbo mkpa?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ndị M Ga-akpọ?

Olee ụfọdụ ndị i nwere ike ịkpọ ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Isọ Rere Ọnọdụ Ya Dị Ka Diọkpara

Olee ihe ndị dị nsọ i kwesịrị iji kpọrọ ihe?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jekọb Nwetara Ngọzi Ruuru Ya

Olee otú Jekọb si nweta ngọzi ruuru ya?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jekọb Alụọ Nwaanyị

Olee otú unu ga-esi na-enwe obi ụtọ n’ezinụlọ unu n’agbanyeghị nsogbu ndị a na-atụghị anya ha?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Ndị Ìsì Ozi Ọma

Olee otú anyị ga-esi gosi ndị ìsì nọ n’ókèala anyị na anyị hụrụ ha n’anya ka Jehova?