Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị

To provide you with the best possible experience, we use cookies and similar technologies. Some cookies are necessary to make our website work and cannot be refused. You can accept or decline the use of additional cookies, which we use only to improve your experience. None of this data will ever be sold or used for marketing. To learn more, read the Global Policy on Use of Cookies and Similar Technologies. You can customize your settings at any time by going to Privacy Settings.

Ndị arịrịọ

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 4-5

Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs

Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs

5:3

Ị̀ maara mkpa ime mmụọ gị?

Nwata nwoke obi dị ụtọ

N’asụsụ Grik, otú e si dee okwu ahụ bụ́ “ndị maara mkpa ime mmụọ ha” bụ “ndị na-arịọ arịrịọ maka mmụọ nsọ.” (Mat. 5:3) Ihe ndị anyị ga-eme iji gosi na anyị chọrọ ka Chineke na-eduzi anyị bụ . . .

  • ịna-agụ Baịbụl kwa ụbọchị

  • ịna-akwado ọmụmụ ihe na ịna-agachi ọmụmụ ihe anya

  • ịna-agbalị na-agụ akwụkwọ anyị nakwa ihe ndị dị n’ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet

  • ịna-ele Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova nke ọnwa ọ bụla

Olee otú m nwere ike isi na-amụchikwu okwu Chineke anya?