Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Jenụwarị 1-​7

MATIU 1-3

Jenụwarị 1-​7
  • Abụ nke 14 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Alaeze Eluigwe Eruwo Nso”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Matiu Na-ekwu.]

    • Mat. 3:1, 2—Jọn Onye Na-eme Baptizim kwuru na onye ga-achị Alaeze Eluigwe ga-abịa n’oge na-adịghị anya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 3:4—Jọn Onye Na-eme Baptizim ebighị ndụ okomoko, kama o ji ndụ ya niile jeere Jehova ozi (nwtsty ihe e ji kọwaa amaokwu ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 1:3—Olee ihe mere aha ụmụ nwaanyị ise ji dịrị n’usoro ọmụmụ Jizọs dị n’akwụkwọ Matiu n’agbanyeghị na ọ bụ aha ụmụ nwoke naanị kwesịrị ịdị ebe ahụ? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 3:11—Olee otú anyị si mara na a na-emikpu mmadụ ná mmiri ma e mewe ya baptizim? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 1:1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere n’“Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 41-42 ¶6-7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 72

  • Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga: (Nkeji 15) Okwu okenye ga-ekwu. A gụchaa akwụkwọ ozi si n’alaka ụlọ ọrụ gbasara akụkọ ozi anyị nke afọ gara aga, gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị nwere ihe gbara ọkpụrụkpụ mere n’ozi ọma ha gara n’afọ gara aga.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 2

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 137 na Ekpere