Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ọgọst 7-​13

EZIKIEL 28-31

Ọgọst 7-​13
  • Abụ nke 85 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Jehova Kwụrụ Mba Na-ekpere Arụsị Ụgwọ”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 29:18​—⁠O nweghị ụgwọ ọ bụla a kwụrụ Eze Nebukadneza maka mmeri o meriri Taya (it-2-E 1136 ¶4)

    • Ezik. 29:19​—⁠E jizi akụnụba Nebukadneza kwatara n’Ijipt kwụọ ya ụgwọ (it-1-E 698 ¶5)

    • Ezik. 29:20​—⁠Jehova kwụrụ ndị Babịlọn ụgwọ n’ihi na ha rụụrụ ya ọrụ (g86-E 11/⁠8 27 ¶4-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 28:​12-19​—⁠Olee otú omume ndị eze Taya si yie nke Setan? (it-2-E 604 ¶4-5)

    • Ezik. 30:​13, 14​—⁠Olee otú amụma a si mezuo? (w03 7/⁠1 32 ¶1-3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 29:1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha jiri ihe ndị mere na nso nso a zie ndị mmadụ ozi ọma. Gwakwa ha ka ha gosi ndị mmadụ vidio bụ́ Ị̀ Ga-achọ Ịnụ Ozi Ọma? mgbe ha na-enye ha broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ