Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 2

Jehova Bụ Aha Gị

Jehova Bụ Aha Gị

(Abụ Ọma 83:18)

  1. 1. Ezi Chia-nyị dịn-dụ,

    Onye ker’ihe niile,

    N’ọgbọ niile ọ bụla,

    Jehova bụa-ha gị.

    Anyị n’ekele gị

    N’anyị nọ n’ọgbakọ gị.

    Anyị n’akọe-bube gị

    Nám-ba niile n’ụwa.

    (UKWE)

    Jehova, Jehova,

    Ị bụ Chi pụr’iche.

    Ma n’el’igwe ma n’el’ụwa,

    I nweghị oyiri.

    ’Madụ niile g’amara na

    Naanị gị bụỌ-kaakaa.

    Jehova, Jehova,

    E nweghị Chineke ọzọ.

  2. 2. Ihe masịrị gị

    K’ị n’eme k’anyị bụrụ

    Iji mezuo uche gị.

    Jehova bụa-ha gị.

    Anyị bụN-dịàmà gị.

    Ọ bụa-ha ị kpọr’anyị.

    Anyị niile n’enw’ọṅụ

    N’anyị n’az’aha gị.

    (UKWE)

    Jehova, Jehova,

    Ị bụ Chi pụr’iche.

    Ma n’el’igwe ma n’el’ụwa,

    I nweghị oyiri.

    ’Madụ niile g’amara na

    Naanị gị bụỌ-kaakaa.

    Jehova, Jehova,

    E nweghị Chineke ọzọ.