Gaa n'Isiokwu

FOTO E JI AKỤZI IHE

Fero Ebulie Josef Elu

Danloduo foto Josef. Depụta ihe atọ kwesịrị ịdị na foto ahụ na-adịghị na ya. Soro kpọm kpọm ndị dị na ya sechapụ ya, teekwa ya kreyọn.