Gaa n'Isiokwu

Foto E Ji Akụzi Ihe

Si ebe a bipụta foto ndị ị ga-eji kụziere ụmụ gị Baịbụl ụbọchị ọzọ gị na ha ga-amụ ihe. Danloduo ha ma bipụta ha. Gị na ha tee foto ndị ahụ kreyọn ma ọ bụkwanụ unu esoro kpọm kpọm ndị dị na ha sechapụ ha. Unu mechazie, unu azaa ajụjụ ndị a jụrụ na ha.