Gaa n'Isiokwu

Iji JW.ORG Ekwusa Ozi Ọma

Iji JW.ORG Ekwusa Ozi Ọma

N’abalị iri abụọ na asatọ n’ọnwa Ọgọst afọ 2012, Ndịàmà Jehova gbanwere otú ebe ha na-edebe ihe n’Ịntanet dị. Lee vidio a ka ị hụ otú o sirila baara ma Ndịàmà Jehova ma ndị na-abụghị Ndịàmà Jehova uru.