Gaa n'Isiokwu

Akụkọ Jona Na-akụziri Anyị Inwe Obi Ike na Ime Ebere

Jona onye amụma gbara ọsọ mgbe Jehova nyere ya iwu ka ọ gaa obodo ndị Asiria bụ́ Ninive kwusaa na a ga-akwatu ya. Ma, ihe ndị mechara mee kụziiri Jona ihe inwe ezigbo obi ike na ime ebere pụtara.

 

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

ṄOMIE OKWUKWE HA

Jona Mụtara Ihe n’Ihe Ndị O Mejọrọ

Ò nwetụla mgbe e nyere gị ọrụ ya adị gị ka ị gaghị arụli ya otú ahụ ọ dị Jona? Akụkọ Jona na-akụziri anyị ezigbo ihe gbasara otú Jehova si enwere anyị ndidi ma na-emere anyị ebere.

ṄOMIE OKWUKWE HA

Jona Mụtara Ime Ebere

Olee otú akụkọ Jona nwere ike isi nyere anyị aka ka anyị chebara onwe anyị echiche?