ỤLỌ NCHE Ọgọst 2014 | Chineke Ò Nwere Mmasị n’Ebe Ị Nọ?

Olee otú Chineke si egosi na ọ hụrụ gị n’anya?

ISIOKWU TETA! A

Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Gị?

Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile ò ji gị kpọrọ ihe?

ISIOKWU TETA! A

Anya Chineke Dị n’Ebe Ị Nọ

Gịnị mere e ji akpọ Chineke “Chineke nke na-ahụ ụzọ”?

ISIOKWU TETA! A

Chineke Ma Gị nke Ọma

Ihe Chineke na-ahụ ma o nyochaa obi gị abụghị naanị ihe ndị ị na-anaghị emeta nke ọma.

ISIOKWU TETA! A

Chineke Nwere Ike Ịkasi Gị Obi

Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na nsogbu gị na-adị gị ntakịrị ma i lechaa ọtụtụ nsogbu juru n’ụwa nke na obi anaghị ekwe gị rịọ Chineke ka o nyere gị aka?

ISIOKWU TETA! A

Chineke Chọrọ Ka Gị na Ya Dịrị ná Mma

Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na i kweere na Chineke, ma ya adị gị ka gị na ya adịghị ná mma?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

Anaghị M Achọ Iji Anya Ahụ Ebe Ndị Mmadụ Na-emegbu Ibe Ha

Antoine Touma bụ aka ochie n’ịgba karat, ma ihe e dere na 1 Timoti 4:8 mere ka ọ gbanwee ndụ ya.

ṄOMIE OKWUKWE HA

“Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A”

Ihe mere n’ezinụlọ a mụrụ Josef na-akụziri di na nwunye nwere ụmụ ọ na-abụghị ha abụọ mụrụ ihe.

NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ, SỊ

Ònye Kere Chineke?

Ọ bụrụ na mmadụ ekwere na Chineke enweghị mmalite, o nweghịkwa ọgwụgwụ onye ahụ ọ̀ dị iberiibe?

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ọ̀ ga-abụ na ihe okpukpe ụfọdụ na-eme adịghị Chineke mma?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?

Baịbụl kwuru na Chineke dị, ma è nwere ihe ndị anyị ji n’aka gosiri na ọ dị n’eziokwu?