ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jun 2014

Isiokwu ndị dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ n’izu na-amalite n’Ọgọst 4 ruo n’Ọgọst 31, 2014.

‘Mee Ka Ụzọ Gị Dị Larịị’ Ka Ihe Gaziere Gị

Olee otú i nwere ike isi wepụ ihe ndị nọchiiri gị ụzọ ma mee ihe ndị i kpebiri ime?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

È kwesịrị ịkpọ ozu Ndị Kraịst ọkụ?

Olee Otú Ị Ga-esi Nyere Ụmụnna Gbara Alụkwaghịm Aka?

Chọpụta nsogbu ndị gbara alụkwaghịm na-enwe nakwa otú obi na-adị ha.

“Hụ Jehova Bụ́ Chineke Gị n’Anya”

Chọpụta otú anyị ga-esi jiri obi anyị dum, mkpụrụ obi anyị dum, na uche anyị dum hụ Chineke n’anya.

“Hụ Onye Agbata Obi Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”

Jizọs kwuru na anyị kwesịrị ịhụ ndị agbata obi anyị n’anya. Gịnị ka ihe a o kwuru pụtara? Olee otú anyị nwere ike isi hụ ndị agbata obi anyị n’anya?

Ì Chetara?

Ì wetuola obi gụọ Ụlọ Nche ndị ọhụrụ e bipụtara? Legodị ma ị̀ ga-azali ajụjụ ndị a.

Ị̀ Na-ewere Ndị Na-adịghị Ike Otú Jehova Si Were Ha?

Ị hụ ụmụnna ndị yiri ka ha adịghị ike, i nwere ike iwere ha otú Jehova si were ha.

Nyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Nwee Ike Ịna-emekwu nke Ọma n’Ọgbakọ

Olee otú anyị nwere ike isi nyere ụmụnna nwoke ka na-eto eto ma ọ bụ ndị nke a ka mere baptizim ọhụrụ aka ka ha mekwuo nke ọma n’ọgbakọ?