Ebe otu nwanna nwaanyị na-ezi otu nwaanyị na nwa ya ozi oma n’obodo West Bengal dị n’India

USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Septemba 2016

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche, nakwa otú e nwere isi jiri ebe sịrị Na-akụzi Eziokwu mee ka mmadụ ghọta na Chineke na-eche banyere anyị. Jiri aro ndị a dee otú ọzọ ị ga-esi jiri akwụkwọ a zie ozi ọma.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Na-eje Ije n’Iwu Jehova”

Gịnị ka ije ije n’iwu Jehova pụtara? O nwere ọtụtụ ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka onye dere Abụ Ọma nke 119.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ọ Bụrụ na Ọ Bụ Nwatakịrị Ka Ị Hụrụ n’Ụlọ

Otú ị ga-esi kwanyere ndị mụrụ nwatakịrị ùgwù.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Enyemaka M Ga-esi n’Aka Jehova Bịa”

E mere ihe atụ ndị gosiri na Jehova na-echebe ndị ya n’Abụ Ọma 121.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

E Kere Anyị n’Ụzọ Dị Ebube

N’Abụ Ọma 139, Devid kọwara ụzọ dị ebube Jehova si kee anyị.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Emela Ihe Ndị A Mgbe Ị Na-amụrụ Mmadụ Ihe

Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka ihe anyị na-akụziri mmadụ ruo ya n’obi, gịnị ka anyị kwesịrị izere?

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Jehova Dị Ukwuu, Kwesịkwa Nnọọ Ka E Too Ya”

Abụ Ọma 145 kwuru ihe gosiri otú obi dị Devid gbasara otú Jehova si na-elekọta ndị ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Na-agba Ndị Nwere Mmasị Ume Ka Ha Bịawa Ọmụmụ Ihe

Ọ na-abụkarị ndị nwere mmasị na ndị anyị na-amụrụ ihe bido bịawa ọmụmụ ihe, ha emewekwuo nke ọma.