Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 36-37

Ụmụnne Josef Meere Ya Anyaụfụ

Ụmụnne Josef Meere Ya Anyaụfụ

37:3-9, 11, 23, 24, 28

Ihe mere Josef gosiri na ikworo mmadụ ekworo ma ọ bụ imere mmadụ anyaụfụ na-akpata ọtụtụ nsogbu. Jikọta amaokwu Baịbụl nke ọ bụla na ihe o kwuru mere anyị kwesịrị iji zere anyaụfụ.

IHE MERE ANYỊ KWESỊRỊ IJI ZERE ANYAỤFỤ

  • Ndị anyaụfụ agaghị eketa Alaeze Chineke

  • Anyaụfụ nwere ike ịkpaghasị udo na ịdị n’otu n’ọgbakọ

  • Anyaụfụ nwere ike ịkpatara mmadụ ọrịa

  • Anyaụfụ na-eme ka anyị ghara ịhụta ebe ndị ọzọ na-eme nke ọma

Olee ihe ndị nwere ike ime ka anyị mewere mmadụ anyaụfụ?