Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 35-38

Ibed-melek​—⁠Nwoke Nwere Obi Ike na Obiọma

Ibed-melek​—⁠Nwoke Nwere Obi Ike na Obiọma

Ibed-melek, bụ́ ọnaozi nke bi n’ụlọ Eze Zedekaya, kpara àgwà e ji mara ndị Chineke

38:7-13

  • Ọ katara obi gakwuru Eze Zedekaya rịọ ya ka o nye ya ikike ịga kpọpụta Jeremaya n’olulu apịtị a tụbara ya

  • O gosiri na o nwere obiọma n’ihi na o wetara nkịrịka ákwà na iberibe ákwà kegide ha n’eriri ebe mkpaabụ Jeremaya ga-adị ka eriri ahụ ghara imerụ ya ahụ́