Julaị 13-19
ỌPỤPỤ 8-9
Abụ nke 12 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Fero Amaghị na Ọ Na-emezu Nzube Chineke”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 8:15—Fero kpọchiri obi ya ma jụ ige Mozis na Erọn ntị (it-2 1040-1041)
Ọpụ. 8:18, 19—Fero ekweghị ege Mozis na Erọn ntị n’agbanyeghị na ndị dibịa anwansi ya ekwetala na Jehova ka ha ike
Ọpụ. 9:15-17—Jehova mere ka a mara aha ya n’ụwa niile mgbe ọ hapụrụ Fero ndụ ruo oge ụfọdụ (it-2 1181 ¶3-5)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 8:21—Gịnị bụ odudu ahụ Chineke ziteere Fero na ndị Ijipt? (it-1 878)
Ọpụ. 8:25-27—Gịnị mere Mozis ji kwuo na àjà ndị Izrel ga-abụ “ihe arụ n’anya ndị Ijipt”? (w04 3/15 25 ¶8)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 8:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si zaghachi onye nwe ụlọ mgbe o gosiri na ọ chọghị ige ozi ọma? Olee otú ọ gaara esi nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụzi ihe ma ọ bụrụ na ọ chọrọ?
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nye ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 12)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-adị Umeala n’Obi—Etokwala Onwe Gị”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Na-adị Umeala n’Obi. Unu lechaa ya, kpọọ ụmụaka ndị i bu ụzọ họrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu, ma ọ bụrụ na unu nwere ụmụaka, ma jụọ ha ajụjụ banyere vidio ahụ.
“Dịrị Umeala n’Obi Mgbe A Na-aja Gị Mma”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ, Otú ahụ Jizọs Mere—Mgbe A Na-aja Gị Mma.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 123, na igbe isiokwu ya bụ, “Ọsụsọ Ya Dị Ka Ọbara nke Na-atapụsị n’Ala.”
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 44 na Ekpere