Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IHE NDỊ E MERE N’AFỌ GARA AGA

Asụsụ Ndị Ọhụrụ E Nwere Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

Asụsụ Ndị Ọhụrụ E Nwere Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

N’IHE dị ka Ọgọst 31, afọ 2015, a sụgharịala Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ n’otu narị asụsụ na iri abụọ na itoolu. Ụfọdụ n’ime ha nwere ma Akwụkwọ Nsọ Hibru ma Akwụkwọ Nsọ Grik, ebe ndị ọzọ nwere naanị Akwụkwọ Nsọ Grik. E nwekwara ya n’otu narị asụsụ na iri abụọ na itoolu na jw.org. Asaa n’ime ha dị n’asụsụ ndị ogbi. Ndị a bụ ndị e wepụtara n’afọ ije ozi 2015: