Gaa n'Isiokwu

Nwoke na Nwaanyị Ịkpa

M̀ Dịla Njikere Mụ na Mmadụ Ịkpawa?

Ihe ise ga-enyere gị aka ịma ma ị̀ dịla njikere gị na mmadụ ịkpawa na ịlụ di ma ọ bụ nwunye.

Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?

Ànyị Kwesịrị Ibiri Tupu Anyị Alụọ Di na Nwunye?

Ụfọdụ ndị chọrọ ịlụ di na nwunye na-eche na ha ibiri tupu ha alụọ ga-enyere ha aka ijikere maka alụmdi na nwunye. Ọ̀ dị mma iche otú ahụ, ka è nwere otú ọzọ ka mma isi jikere?

Gịnị Ka M Ga-atụ Anya Ya Ma Mụ Na Mmadụ Kpawa?

Ihe atọ i kwesịrị ileba anya ma gị na mmadụ kpawa maka ọlụlụ.

Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?

Ị ga-amụta ihe bụ ịhụnanya iberiibe na ezigbo ịhụnanya.

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Nwoke na Nwaanyị Ibikọ Ọnụ n’Alụghị Alụ?

Ndụmọdụ Chineke nyere na Baịbụl na-eme ka anyị mata otú di na nwunye ga-esi na-ebi n’udo, iwu Chineke na-abakwara ndị niile na-erubere ya isi uru mgbe ọ bụla.

Ndịàmà Jehova Hà Tiri Iwu Gbasara Otú Nwoke na Nwaanyị Ga-esi Na-akpa Tupu Ha Alụọ?

Nwoke na nwaanyị ịkpa tupu ha alụọ ọ̀ bụ ihe eji egwu egwu, ka è nwere ihe ọ pụtara?

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere Onye Kraịst aka ịchọta ezigbo mmadụ ma ọ chọwa onye ọ ga-alụ, nyekwara di na nwunye aka ịnọgide na-ahụ ibe ha n’anya.

Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara

Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.