Akụkọ Ndụ Ndịàmà Jehova

N’ebe dị iche iche n’ụwa, e nwere ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị na-ebute ofufe Jehova ụzọ ná ndụ ha. Akụkọ ha ga-agba gị ume, meekwa ka okwukwe gị sikwuo ike.

PETER HAMADEJ

Jehova Nyeere Anyị Aka Ime Mkpebi Ndị Dị Mma

Ọtụtụ nsogbu bịaara Peter na nwunye ya bụ́ Lenka. Ma, Jehova nyeere ha aka ha emee mkpebi ndị dị mma n’oge ndị ahụ ihe siiri ha ike.

CAROL APPLEBY

Jehova Nyeere M Aka Ịzụ Ụmụ M Ise

Jehova nyeere Carol aka imeri nsogbu ndị bịaara ya ka ọ na-azụ ụmụ ya ise ka ha na-efe Jehova.

VIRGILIJUS PUDŽIUVYS

Jehova Na-enyere Anyị Aka Mgbe Niile

N’agbanyeghị mkpagbu, nsogbu ndị ọchịchị nọ na-enye, na mkpọrọ a tụrụ Virgilijus, ya na nwunye ya hụrụ ọtụtụ ugboro otú Jehova si zaa ekpere ha kpere ka o nyere ha aka.

IRMA BENTIVOGLI

M Jeere Onye Na-enye “Onyinye Ọ bụla Dị Mma” Ozi

N’agbanyeghị na Irma ka na-echeta ihe ndị mere ya n’Agha Ụwa nke Abụọ, obi dị ya ụtọ maka ihe ọma ndị meere ya maka na ọ na-efe Jehova, dị ka ndị ọ na-amụta ihe n’aka ha na ozi ọ na-eje na Betel.

TERRY REYNOLDS

Jehova Nyeere M Aka Ka M Nye Ya Ihe Kacha Mma M Nwere

Terry kpebiri iji ndụ ya niile jee ozi oge niile. Ihe a mere ka o jee ozi dị iche iche ma ozi ala ọzọ ma ozi Betel. Ọ na-eje ozi ugbu a na Betel dị na Taịwan. Afọ iri isii agaala kemgbe ọ malitere ịsụ ụzọ oge niile. Ya na nwunye ya, bụ́ Wen-hwa, ka jikwa obi ha niile na-ejere Jehova ozi.

ASTER PARKER

M Chọrọ Iji Ndụ M Jeere Jehova Ozi

Aster bidoro mgbe ọ dị obere jiri eziokwu Baịbụl kpọrọ ihe. Mgbe e nwere ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị kpatara n’Etiopia, a tụrụ ya mkpọrọ, bụ́ ihe mere ka a mata ma okwukwe ya ò sikwara ike. Aster mechara jee ozi na Betel dị na Niu Yọk, mechaakwa mụọ ụmụ atọ.

DAVID MAZA

Ezinụlọ Ọdachi Dakwasịrị ma Ha Emechaa Nwewekwa Obi Ụtọ

Otú akụkọ otu ezinụlọ ọdachi dakwasịrị si na-eme ka ndị ọzọ nwee olileanya n’ebe Jehova nọ ma na-atụkwasị ya obi.

NWANNA GEORGIY PORCHULYAN

“Otú M Si Hụ Jehova n’Anya Nyeere M Aka”

Otú o si na-achọ ikpe ziri ezi na obi iru ala mere ka ọ bụrụ Onyeàmà Jehova. Otú o si hụ Jehova n’anya nyeere ya aka n’oge ọ nọ n’ogige ịta ahụhụ nakwa mgbe a chụgara ya mba ọzọ. Otú o si hụ Jehova n’anya nyekwaara ya aka ilekọta nwunye ọma ya mgbe ọ na-arịa ọrịa.

Sorry, there are no terms that match your selection.