Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Taịland
78/12 Mu 2, Serithai Rd., Soi 31
Klongkum, Buengkum
Bangkok 10240
THAILAND
+66 2-375-2200
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde, Wenezdee, na Fraịdee
8:00 ụtụtụ, 9:00 ụtụtụ, 10:00 ụtụtụ, 2:00 ehihie, na 3:00 ehihie.
Ọ na-ewe otu awa
Ihe A Na-eme
Ha na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Lahu, Laoshian, na n’asụsụ Taị.

