Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Peru

Asociación de los Testigos de Jehová

Jirón El Cortijo 329

Monterrico Chico

LIMA 33

PERU

+51 1-708-​9000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Ashaninka, Awajun, Quechua (Ancash), Quechua (Ayacucho), Quechua (Cuzco), Quechua (Huallaga Huánuco), Quechua (Huaylla Wanca), Shipibo-Conibo, Awajun, nakwa n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Peru.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.