Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Paragụwaị
Asociación Torre de Vigía de Biblias y Tratados
San Roque González 234
Ruta 1, Km. 17
B° 25 de Mayo
PY - 2560 CAPIATA
PARAGUAY
+595-21-237-8390
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ, 9:00 ụtụtụ, 10:00 ụtụtụ, 1:45 ehihie, 2:30, na 3:30 mgbede
Ọ na-ewe otu awa na nkeji iri na ise
Ihe A Na-eme
Alaka ụlọ ọrụ a na-ahazi ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova nọ na Paragụwaị na-arụ. Na-asụgharịkwa akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl na magazin anyị n’asụsụ Gụarani, Nivakụl, na n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Paragụwaị. Ha na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere.

