Igbo
Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova Dị na Mozambik
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011232/univ/art/1011232_univ_sqr_xl.jpg

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Mozambik

Rua da Micaia No. 160

Bairro Triunfo

Costa do Sol

MAPUTO

MOZAMBIQUE

+258 21-450-500

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:30 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

Ha na-ahazi ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova dị 109,531 na Mozambik na-arụ. Na-asụgharịkwa akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’ihe dị ka asụsụ iri abụọ. Ha na-ebugara ha ọgbakọ 2,072 dị iche iche dị na Mozambik. Otu n’ime ihe ndị ị ga-ahụ ná nkenke bụ otú Ndịàmà si malite ikwusa ozi ọma na Mozambik.

Danloduo Akwụkwọ Ga-akọkwuru Gị Ihe Ndị Ọzọ