ILEGHARỊ ANYA N’ỤLỌ ỌRỤ ANYỊ

Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị na Liberia

Igbo
Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Dị na Liberia
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011232/univ/art/1011232_univ_sqr_xl.jpg

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Liberia

Near Police Academy Junction

Kakata Highway

Paynesville City

MONROVIA

LIBERIA

+231 886-513-408

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ozi ọma Ndịàmà Jehova ruru ??? na-ekwusa na Liberia.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.