Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Kot Devụa
Rue J-58 - Lot 1758
Deux-Plateaux
3ème tranche, Vallon
ABIDJAN
CÔTE D’IVOIRE
+225 2241-3606
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
2:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe otu awa
Ihe A Na-eme
Ha na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Abei, Anịan (Indenie), Atie, Baoule, Bete, Dida (Lakota), Gouro, Guere, n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Kot Devụa, Senoufo (Kebaara), na asụsụ Yakouba. Ha na-emepụtakwa ihe ndị a na-egere egere n’ọtụtụ asụsụ.

