Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Kenya
Elgeyo Marakwet Rd
Kilimani area near Adams Arcade
NAIROBI
KENYA
+254 20-5141500
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe otu awa na ọkara
Ihe A Na-eme
A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ iri a na-asụ na Kenya, ya na n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Kenya. A na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ ndị a na-asụ na Kenya. A na-elekọtakwa ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ ná mba ndị ọzọ gbara Kenya gburugburu.

