Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Kazakhstan
Christian Center of Jehovah’s Witnesses
187 Bayken Ashimov St.
mkr. Kalkaman-2, Nauryzbaysky District
ALMATY, 050006
KAZAKHSTAN
+7 727-339-03-01
+7 727-226-30-42
+7 777-223-19-89 (Ekwentị)
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede
Ọ na-ewe otu awa na ọkara
Ihe A Na-eme
A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụKazakh (Arabic), Kazakh (Cyrillic), Turkish (Meskhetian), Uighur (Arabic), na Uighur (Cyrillic).

