Igbo
Ilegharị Anya n’Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Dị n’Indoneshia
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011232/univ/art/1011232_univ_sqr_xl.jpg

Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Indoneshia

Saksi-Saksi Yehuwa Indonesia

Central Park APL Office Tower, Floor 31

Jl. S. Parman Kav. 28

Jakarta 11470

INDONESIA

+62-21-2986-0800

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

10:30 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

Ha na-asụgharị akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Indonishan nakwa n’asụsụ iri abụọ na ise ndị ọzọ a na-asụ n’Indoneshia. Ha na-ebugakwa akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl n’Ìgwè agwaetiti ndị e nwere n’Indoneshia.

Danloduo Akwụkwọ Ga-akọkwuru Gị Ihe Ndị Ọzọ