Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
India
927/1 Addevishwanathapura
Rajanukunte
BENGALURU-KAR 560 064
INDIA
+91 80-2309-2400
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 10:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:00 ehihie
Ọ na-ewe otu awa na ọkara
Ihe A Na-eme
A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ iri na asatọ a na-asụ n’India. A na-ebikwa akwụkwọ anyị n’asụsụ iri abụọ na anọ a na-asụ n’India. A na-ebuga akwụkwọ ndị ahụ n’ebe dị iche iche n’India nakwa ná mba itoolu ndị ọzọ.

