Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Chile
Ave Concha y Toro 3456
PUENTE ALTO
CHILE
+56 2-428-2600
+56 2-428-2609 (Fax)
Mata Ụzọ E Si Aga Ya
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
9:00 ụtụtụ, 10:30 ụtụtụ, 1:30 ehihie, 3:00 ehihie
Ọ na-ewe otu awa
Ihe A Na-eme
A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova nọ na Chile na-arụ. A na-ebugakwara ihe karịrị narị ọgbakọ asatọ akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl.

