Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Central African Republic
58 rue du Stade Boganda
BANGUI
CENTRAL AFRICAN REPUBLIC
+236 21-61-20-70
+236 21-61-89-25
+236 70-11-08-00
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ
Ọ na-ewe otu awa
Ihe A Na-eme
A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova nọ na Central African Republic na Chad na-arụ, na-ahazikwa ọrụ iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Sango nakwa n’asụsụ asaa ndị ọzọ.

