Ilegharị Anya n’Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova
Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.
Benin
ARTJB (Association religieuse des Témoins de Jéhovah du Bénin)
Route Inter-Etat Cotonou-Parakou
AB-CALAVI
BENIN
+229 97-97-00-60
Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa
Mọnde ruo Fraịdee
8:00 ụtụtụ ruo 10:45 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:45 ehihie
Ọ na-ewe nkeji iri anọ na ise
Ihe A Na-eme
A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Bariba, Fon, Gun, Jula, Kabiye, Moore, na Zarma. A na-ebugakwara narị ọgbakọ ise anyị nwere ná mba Benin, Burkina Faso, Niger, na Togo akwụkwọ anyị.

