Gaa n'Isiokwu

Chebenụ Ụmụ Unu

Chebenụ Ụmụ Unu

Vidio a, bụ́ nke Ndịàmà Jehova bu ụzọ mepụta n’asụsụ Bekee na Spanish n’afọ 2002, bụ otu n’ime ụzọ ndị ha sirila nyere ndị nne na nna aka ichebe ụmụ ha ka ndị ga-achọ ịrata ụmụ ha iji soro ha nwee mmekọahụ ghara inweta ha.