Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Angola

  • Ebe a bụ Luanda dị n’Angola. Onye a ji asụsụ Pọchugiiz ezi ozi ọma

Fast Facts—Angola

  • 37,805,000—Ndị bi n'obodo a
  • 180,925—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 2,578—Ọgbakọ dị iche iche
  • 217—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME

Ịgbatara Ndị Ọdachi Dakwasịrị Ọsọ Enyemaka

N’afọ ije ozi 2020, ọrịa koronavaịrọs na ọdachi ndị na-emere onwe ha kpara ọtụtụ nde ụmụnna anyị aka ọjọọ. Olee otú anyị si nyere ha aka?