Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Angola

Rua de Talatona N°1 (Próximo da Angola Telecom)

LUANDA SUL

ANGOLA

+244 222-460-192

+244 222-460-211

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe nkeji iri anọ na ise

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Chokwe, Kikongo, Kimbundu, Ngangela, Nyaneka na Umbundu. Kwa afọ, a na-ebugakwara ihe karịrị otu puku ọgbakọ Ndịàmà Jehova dị n’Angola magazin nwere ike iru otu nde.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.