Gaa n'Isiokwu

Otú E Si Esi na Kọmputa ma Ọ Bụ n’Ekwentị Enye Onyinye

Lee vidio a ka ịhụ ụzọ dị iche iche i nwere ike isi nye onyinye maka ọrụ zuru ụwa ọnụ Ndịàmà Jehova na-arụ.

 

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AJỤJỤ NDỊ MMADỤ NA-AJỤKARỊ

Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Enweta Ego Ha Ji Arụ Ọrụ Ha?

Ọ bụghị otú ọtụtụ chọọchị si enweta ego ka anyịnwa si enweta ego.

‘Onyinye A Na-ewetara Jehova’

‘Onyinye A Na-ewetara Jehova’

Ọ bụrụ na anyị esi n’obi anyị nye onyinye, anyị na-egosi na anyị hụrụ Jehova n’anya. Onyinye anyị si n’obi nye ya bụ onyinye kacha mma anyị nwere ike inye ya.