Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Mgbe ụfọdụ, ihe a na-akọ n’akwụkwọ gbasara ịhụnanya nwoke na nwaanyị na-ebi n’obi mgbawa. Mana Baịbụl na-akụziri anyị ihe bụ́ ezigbo ịhụnanya.

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?—Okwu Mmalite

Na fim a, ị ga-ahụ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere mmadụ abụọ chọrọ ịlụ aka n’agbanyeghị ihe a na-eme n’ebe ha si.

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere Onye Kraịst aka ịchọta ezigbo mmadụ ma ọ chọwa onye ọ ga-alụ, nyekwara di na nwunye aka ịnọgide na-ahụ ibe ha n’anya.