Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova—Ndị A Haziri Ikwusa Ozi Ọma

Kemgbe ihe karịrị otu narị afọ, a haziela Ndịàmà Jehova ka ha na-ekwusa ozi ọma. Ha na-ekwusa ozi ọma a n’ọtụtụ narị asụsụ, nakwa ná mba karịrị narị abụọ. Olee ihe mere ọrụ a ji dị mkpa? Olee otú e si arụ ya n’ụwa niile? I lee fim a, ị ga-amata azịza ajụjụ ndị a n’ihi na ị ga-ahụ ihe niile gbasara otú ọrụ anyị si aga n’ụwa niile.

Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị

AKỤKỌ NA VIDIO IHE NDỊ MERE EME

Ụmụnna Anyị Nọ n’Ụwa Dum

Olee ihe na-enyere Ndịàmà Jehova aka ịhụ ibe ha n’anya n’ụwa a ịhụnanya na-adịghị?