Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Chineke Ọ̀ Chọrọ Ka E Jiri Ihe A Kpụrụ Akpụ ma Ọ Bụ Foto Na-efe Ya?

Chineke Ọ̀ Chọrọ Ka E Jiri Ihe A Kpụrụ Akpụ ma Ọ Bụ Foto Na-efe Ya?

Anyị enweghị ike ịhụ Chineke anya. Oleezi otú anyị ga-esi bịaruo ya nso? Ọ̀ ga-adị mma ka anyị jiri ihe ndị a kpụrụ akpụ na-efe Chineke ka ha mee ka ọ dị anyị ka ọ̀ nọ anyị nso?