IHE NDỊ NA-ETO ETO IBE GỊ KWURU

Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?

Igbo
Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502700106/univ/art/502700106_univ_sqr_xl.jpg
mtl

Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto—Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?

Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto—Olee Otú M Ga-esi Emezi Ihe Ndị M Mejọrọ?

Thalila na José chọpụtara na otu ihe ha mejọrọ meziri ka ha mejọrọ ihe na-aga. Olee ihe nyeere ha aka ịkwụsị ime ihe ọjọọ?