ỤLỌ NCHE Septemba 2013 | Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? Olee Mgbe Ọ Ga-ebi?

Gịnị ka Baịbụl kwuru na ọ bụ ya mere ndị mmadụ ji ata ahụhụ, oleekwa mgbe ọ ga-akwụsị?

ISIOKWU TETA! A

Ọtụtụ Ndị Ọ Na-enweghị Ihe Ha Mere Na-anwụ Ọnwụ Ike

Ọtụtụ ndị na-ata ahụhụ n’ụwa n’agbanyeghị na o nweghị ihe ha mere. Ọ̀ bụ Chineke kpatara ha ji ata ahụhụ?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Ata Ahụhụ?

Chọpụta ihe ise mere ndị mmadụ ji ata ahụhụ taa na ihe ga-eme ka ha kwụsị ịta ahụhụ.

ISIOKWU TETA! A

Ahụhụ Niile Ga-akwụsị n’Oge Na-adịghị Anya

Chineke ekwela nkwa na ya ga-eme ka ihe niile na-akpatara ndị mmadụ ahụhụ kwụsị. Olee otú ọ ga-esi eme nke a, oleekwa mgbe ọ ga-eme ya?

AKỤKỌ NDỤ

Anyị Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe n’Agbanyeghị na Anyị Dara Ogbenye

Alexander Ursu hụrụ otú ndị na-efe Jehova si bukwuo ibu n’ebe niile a na-akpọbu Sọviet Yuniọn. Gụọ akụkọ a ọ kọrọ n’onwe ya.

Ọ̀ Bụ n’Oge A Na-ewu Ụlọ Elu Bebel Ka Asụsụ Ndị Anyị Na-asụ Malitere?

Gịnị bụ ụlọ elu Bebel? Olee otú asụsụ ndị mmadụ na-asụ si malite?

BỊARUO CHINEKE NSO

“Chineke Hụrụ Onye Na-eji Obi Ụtọ Enye Ihe n’Anya”

Chọpụta ihe mere otú obi dị onye nyere mmadụ onyinye ji dị mkpa.

KỤZIERE ỤMỤ GỊ IHE

Omume Anyị Nwere Ike Ịkpasu Chineke Iwe—Otú Anyị Nwere Ike Isi Mee Ka Obi Dị Ya Ụtọ

Ị̀ ma na i nwere ike ime ka obi dị Jehova ụtọ ma ọ bụ kpasuo ya iwe? Ị ga-amụta otú Adam na Iv si kpasuo Jehova iwe.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ihe niile Baịbụl kwuru gbasara otú di na nwunye ga-esi na-ebi n’udo ga-abara di na nwunye uru n’ihi na ọ bụ Jehova Chineke kwuru ihe ndị ahụ.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Enweta Ego Ha Ji Arụ Ọrụ Ha?

Ọ bụghị otú ọtụtụ chọọchị si enweta ego ka anyịnwa si enweta ego.