ỤLỌ NCHE Nke 6 n'Afọ 2017 | Olee Onyinye Kacha Onyinye Niile?

OLEE IHE I CHERE?

Olee onye kacha enye onyinye ma n’eluigwe ma n’ụwa?

“Ezi onyinye ọ bụla na onyinye ọ bụla zuru okè si n’elu bịa, n’ihi na ọ na-esi n’aka Nna nke ìhè eluigwe abịa.”Jems 1:17.

Ụlọ Nche a kwuru otú anyị ga-esi egosi na obi dị anyị ụtọ maka otu onyinye kacha onyinye niile Chineke nyere anyị.

 

ISIOKWU TETA! A

“Ọ Bụ Onyinye Kacha Mma E Nyetụrụla M”

Ị̀ ga-achọ inye mmadụ onyinye ga-eme ya obi ụtọ ma ọ bụkwanụ ka mmadụ nye gị onyinye ga-eme gị obi ụtọ?

ISIOKWU TETA! A

Mbọ Ndị Mmadụ Na-agba Ịchọta Onyinye Kacha Mma

Mmadụ ịmata onyinye kacha mma ọ ga-enye mmadụ abụghị obere ọrụ. A sịdị kwuwe, ọ bụ onye e nyere onyinye ga-ekwu ma onyinye ahụ ọ̀ baara ya uru.

ISIOKWU TETA! A

Olee Onyinye Kacha Onyinye Niile?

N’ime onyinye niile Chineke nyere ụmụ mmadụ, otu kacha ha niile mma.

Olee Otú Jizọs Dị n’Eziokwu?

Kemgbe ọtụtụ narị afọ, ọtụtụ ndị e seela Jizọs n’akwụkwọ na n’ihe ndị ọzọ. Gịnị ka Baịbụl kwuru gbasara otú ọ dị?

Otú E Kwesịrị Isi Na-ele Mmejọ Anya

N’agbanyeghị afọ ole anyị dị ma ọ bụ otú anyị maruru ihe, anyị niile na-emejọ ihe. Ma, olee ihe ga-enyere anyị aka ma anyị mejọọ ihe?

Gịnị Mere E Ji Nwee Baịbụl Dị Iche Iche?

E nwere ihe ga-enyere gị aka ịghọta ihe mere e ji nwee Baịbụl dị iche iche.

Ndị Kraịst, Hà Kwesịrị Ịna-agba Krismas?

Ndịozi Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya, hà gbara Krismas?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Ndị mmadụ nụ Amagedọn, ụjọ na-ejidekarị ha. Ma gịnị ka okwu ahụ pụtara?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Anaghị Agba Krismas?

Ọtụtụ ndị na-agba Krismas n’agbanyeghị na ha ma otú o si malite. Gụọ ihe a ka ị mata ihe mere Ndịàmà Jehova anaghị agba Krismas.