ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Septemba 2016

Ihe dị́ n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọktoba 24 ruo Nọvemba 27, 2016.

‘Akụdakwala Aka’

Olee otú Jehova si eme ka ndị na-efe ya dị́ ike ma na-agba ha ume? Olee otú ị ga-esi eme ya?

Na-agbasi Mgba Ike Ka Jehova Gọzie Gị

Ọtụtụ nsogbu na-abịara ndị na-efe Chineke ka ha na-agba mbọ ka ọ gọzie ha. Ma, ha ga-emerili.

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Gịnị bụ “okwu Chineke” e kwuru na ọ “dị ndụ ma na-akpa ike” ná Ndị Hibru 4:​12?

Ịgbachitere Ozi Ọma n’Ihu Ndị Ọchịchị

Anyị ga-amụta ihe n’otú Pọl onyeozi si jiri iwu ndị Rom n’oge ya gbachitere ozi ọma.

Ụdị Uwe Ị Na-eyi Ọ̀ Na-eme Ka E Too Chineke?

Ihe baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.

Ime Ihe Jehova Kwuru Na-aba Uru Taa

Ndịàmà Jehova bí na Poland na Fiji mere ihe Jehova kwuru.

Ndị Na-eto Eto, Meenụ Ka Okwukwe Unu Sie Ike

Ọ bụrụ na ọ na-adị gị ka i kwere na e keghị mmadụ eke otú ahụ ọtụtụ ndị kweere, kama ikwere na ọ bụ Chineke kere ihe niile, isiokwu a ga-enyere gị aka.

Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Okwukwe Ha Sie Ike

È nwere mgbe ọ na-adị gị ka ị gaghị akụzirili ụmụ gị otú ha ga-esi nwee okwukwe? E nwere ihe anọ ga-enyere gị aka.