ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Ọktoba 2020 Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite na Disemba 7, 2020 ruo Jenụwarị 3, 2021. 1920—Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga Otú E Si Eduziri Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl Ga-eme Ka O Ruo Eru Ime Baptizim—Agba nke Mbụ Otú E Si Eduziri Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl Ga-eme Ka O Ruo Eru Ime Baptizim—Agba nke Abụọ Jehova Na-eduzi Ọgbakọ Ya Ụmụ Gị Hà Ga-efe Jehova Ma Ha Tolite?