ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Nọvemba 2021

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite Jenụwarị 3-30, 2022.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 47

Olee Otú Okwukwe Gị Ga-esiru n’Ike?

AKỤKỌ NDỤ

M Nọ Na-achọ Ihe Ga-eme Ka Ndụ M Nwee Isi

Akụkọ ndụ: Martin Witholt.

Ị̀ Maara?

Ọ bụ n’oge Asiria kacha akpa ike n’ụwa ka onye amụma Jehova kwuru ihe dị ịtụnanya.