TETA! Nke 2 n'Afọ 2016 | Baịbụl Ọ̀ Pụrụ Iche n’Eziokwu?

E nwere ezigbo ihe mere Baịbụl ji bụrụ akwụkwọ a kacha asụgharị, bụrụkwa nke a kacha ebipụta n’asụsụ dị iche iche.

ISIOKWU TETA! A

Baịbụl Ọ̀ Pụrụ Iche n’Eziokwu?

Gịnị mere ndị mmadụ ji kaa obi na-achọ inweta Baịbụl ma ọ bụ na-agụ ya n’agbanyeghị na e nwere ike igbu ha maka ya?

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Mata Mgbanwe Ndị A Na-enwe n’Ahụ́

O nwere ihe ise Baịbụl kwuru i nwere ike ime iji nyere nwa gị aka ka obi ghara ịna-ajọ ya njọ ma ahụ́ ya gbanwewe.

AJỤJỤ ỌNỤ

Otu Ọkachamara Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Prọfesọ Yan-Der Hsuuw ekwebughị na Chineke, ma, ihe ndị ọ chọpụtara mere ka o kweta ọ bụ Chineke kere ihe niile.

IHE BAỊBỤL KWURU

Nchegbu

O nwere nchegbu dị mma, nwee nke na-emebi ihe. Gịnị ga-enyere gị aka ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị?

Ọmarịcha Icheoku

Gụọ ihe ụfọdụ gbasara ọmarịcha nnụnụ a.

IHE NDỊ NA-EME N’ỤWA

Akụkọ Gbasara Mmekọrịta Mmadụ na Ibe Ya

Ihe ndị a chọpụtara na nso nso a gosiri na ihe ndị e kwuru na Baịbụl bara uru.

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike

Dmitry Korshunov bụbu onye aṅụrụma. Ma, o bidoro gụwa Baịbụl kwa ụbọchị. Lee vidio a ka ị mata ihe mere o ji gbanwee ndụ ya kpamkpam.

Ndụ M Gbanwere n’Ụlọ Mkpọrọ

Donald, bụ́ onye a tụburu mkpọrọ, kwuru otú ịmụ Baịbụl si nyere ya aka ịmata onye Chineke bụ, ya agbanwee otú o si ebi ndụ, bụrụkwa ezigbo di.