Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ebe ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ na-abanye n’Osimiri Jọdan

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-agọzi Ihe Ndị Anyị Na-eme n’Ihi na Anyị Nwere Okwukwe

Jehova Na-agọzi Ihe Ndị Anyị Na-eme n’Ihi na Anyị Nwere Okwukwe

Mgbe ụfọdụ, o nwere ike ịdị anyị ka ihe Jehova sịrị anyị mee enweghị isi (Josh. 3:​12, 13; it-2 105; lee foto dị n’ihu akwụkwọ a)

Ụmụnna nwoke ndị a họpụtara ahọpụta kwesịrị ịna-ebute ụzọ n’ime ihe nzukọ Jehova sị ka e mee (Josh. 3:14; w13 9/15 16 ¶17)

Jehova na-agọzi ihe ndị anyị ji obi ike na-eme n’ofufe ya (Josh. 3:​15-17; w13 9/15 16 ¶18)

Anyị gbalịa na-ezi ozi ọma, ọ bụrụgodi na anyị na ọrịa ma ọ bụ nsogbu ọzọ na-alụ, anyị na-enye Jehova ihe ọ ga-agọzi.